|
Family Radio.
Nnọọ n’ibe akwụkwọ asụsụ Igbo nke Family Radio. Family Radio abụghị òtù mgbasa oziọma nke òtù ụka ọ bụla ma ọ bụ òtù na-achọ úrù, nke nọ n’okpuru nzukọ (ụka). Maka ozi gbasara Family Radio nakwa mgbasa ozi na mba dị iche iche site na shọọt-weev na ịntanet, mee ka amata mkpa gị na ajụju gi na: |